Ọpupu 8:29 IGBOB

29 Moses we si, Le, Mu onwem nēsi n'ebe i nọ pua, m'gāriọ kwa Jehova ka odudu we wezuga onwe-ha n'ebe Fero nọ, na n'ebe ndi-orù-ya nọ, na n'ebe ndi-ya nọ, echi: ma ka Fero ghara ikwa emò ọzọ, n'ighara izipu ndi Israel ichuru Jehova àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 8

Echiche Ọpupu 8:29 na onodu