Ọpupu 8:31 IGBOB

31 Jehova we me dika okwu Moses si di; O we wezuga odudu n'ebe Fero nọ, na n'ebe ndi-orù-ya nọ, na n'ebe ndi-ya nọ; ọ dighi otù fọduru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 8

Echiche Ọpupu 8:31 na onodu