Ọpupu 8:9 IGBOB

9 Moses we si Fero, Nya isi n'arum: òle mb͕e ka m'gāriọrọ gi aririọ, riọ-kwa-ra ndi-orù-gi, riọ-kwa-ra ndi-gi, ka ekpochapu awọ n'ebe i nọ na n'ebe ulo-gi nile di? nání n'osimiri Nail ka ha gāfọdu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 8

Echiche Ọpupu 8:9 na onodu