8 Fero we kpọ Moses na Eron, si, Riọnu Jehova, ka O wezuga awọ n'ebe m'nọ, na n'ebe ndim nọ; m'gēzipu kwa ndi Israel, ka ha we chuara Jehova àjà.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 8
Echiche Ọpupu 8:8 na onodu