Ọpupu 9:3 IGBOB

3 le, aka Jehova di n'aru anu-ulo-gi nke di n'ọhia, n'aru inyinya-gi nile, na n'aru inyinya-ibu-gi nile, na n'aru camel-gi nile, na n'aru ìgwè ehi-gi, na n'aru ìgwè ewu na aturu-gi: ajọ ọria nke nēfe efe, nke di arọ́ nke-uku, gādi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 9

Echiche Ọpupu 9:3 na onodu