Ọpupu 9:4 IGBOB

4 Jehova gākpa ókè n'etiti anu-ulo Israel na anu-ulo Ijipt: ọ dighi ihe gānwupu n'ihe nile umu Israel nwere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 9

Echiche Ọpupu 9:4 na onodu