Deuteronomi 1:19 IGBOB

19 Ayi we si na Horeb bulie ije, we je ije nime ọzara uku ahu di egwu nke unu huru, n'uzọ ugwu ndi-Amorait, dika Jehova, bú Chineke-ayi, nyere ayi iwu; ayi we biarue Kedesh-banea.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 1

Echiche Deuteronomi 1:19 na onodu