Deuteronomi 1:25 IGBOB

25 Ha we were ufọdu nime nkpuru ala ahu n'aka-ha, wedatara ayi ya, weghachiri ayi okwu, si, Ọ di nma, bú ala nke Jehova, bú Chineke-ayi, nēnye ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 1

Echiche Deuteronomi 1:25 na onodu