30 Jehova, bú Chineke-unu, Onye nēje n'iru unu, Ya onwe-ya gēburu unu agha, dika ihe nile si di nke O mere bayere unu n'Ijipt n'anya-unu;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 1
Echiche Deuteronomi 1:30 na onodu