45 Unu we laghachi, kwa ákwá n'iru Jehova; ma Jehova egeghi nti n'olu-unu, Ọ ṅaghi kwa unu nti.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 1
Echiche Deuteronomi 1:45 na onodu