24 Ebe ọ bula nke ọbu-ukwu-unu gāzọkwasi ka unu gēnwe: site n'ọzara, na Lebanon, site n'osimiri ahu, bú osimiri Yufretis, we rue oké osimiri nke di n'azu, gābu ókè-ala unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 11
Echiche Deuteronomi 11:24 na onodu