Deuteronomi 12:31 IGBOB

31 Emerela Jehova, bú Chineke-gi, otú a: n'ihi na ihe-árú nile nke Jehova, nke Ọ nākpọ asì, ka ha meworo chi-ha; n'ihi na ọbuná umu-ha ndikom na umu-ha ndinyom ka ha nēsurere chi-ha n'ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 12

Echiche Deuteronomi 12:31 na onodu