5 Kama rue ebe ahu nke Jehova, bú Chineke-unu, gārọputa n'ebo-unu nile, itiye aha-Ya n'ebe ahu, rue ebe-obibi-Ya ka unu gāchọ, i gābà kwa n'ebe ahu:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 12
Echiche Deuteronomi 12:5 na onodu