Deuteronomi 12:7 IGBOB

7 unu gēri kwa ihe n'ebe ahu n'iru Jehova, bú Chineke-unu, unu gāṅuri kwa ọṅu n'ihe nile unu nēseti aka-unu ime, unu onwe-unu na ulo-unu, nke Jehova, bú Chineke-gi, gọziworo gi nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 12

Echiche Deuteronomi 12:7 na onodu