9 n'ihi na unu akābaghi rue ub͕u a n'izu-ike ahu, na n'ihe-nketa ahu, nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 12
Echiche Deuteronomi 12:9 na onodu