15 i ghaghi iwere ọnu mma-agha tib͕ue ndi bi n'obodo ahu, were mma-agha wezuga ya, na ihe nile di nime ya, na anu-ulo-ya, ka ebibie ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 13
Echiche Deuteronomi 13:15 na onodu