2 N'ihi na ndi nsọ ka i buru Jehova, bú Chineke-gi, ọ bu kwa gi ka Jehova rọputaworo iburu Ya ihe nke aka Ya, kari ndi nile ndi nọ n'elu ala.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 14
Echiche Deuteronomi 14:2 na onodu