Deuteronomi 15:18 IGBOB

18 Ọ gaghi-adi ike n'anya-gi, mb͕e i nēzipu ya n'ebe i nọ ka o nwere onwe-ya; n'ihi na okpukpu ugwọ-ọlu nke onye egoro ọlu ka o fèworo gi òfùfè arọ isi: Jehova, bú Chineke-gi, gāgọzi kwa gi n'ihe nile nke i nēme.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 15

Echiche Deuteronomi 15:18 na onodu