Deuteronomi 17:6 IGBOB

6 N'ọnu ndi-àmà abua, ma-ọbu ndi-àmà atọ, ka agēme ka ọ nwua, bú onye gānwu anwu; agaghi-eme ka ọ nwua n'ọnu otù onye-àmà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 17

Echiche Deuteronomi 17:6 na onodu