9 i gābiakute kwa ndi-nchu-àjà, bú ndi Livai, biakute kwa onye-ikpe nke gānọ na mb͕e ahu: i gāju kwa ase; ha gēgosi kwa gi uzọ ikpe ikpe ahu:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 17
Echiche Deuteronomi 17:9 na onodu