Deuteronomi 18:12 IGBOB

12 N'ihi na ihe-árú nke Jehova ka onye ọ bula nke nēme ihe ndia bu: ọ bu kwa n'ihi ihe-árú ndia ka Jehova, bú Chineke-gi, nānapu ha ala-ha n'iru gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 18

Echiche Deuteronomi 18:12 na onodu