Deuteronomi 18:3 IGBOB

3 Nka bu kwa ihe ekpeziri ka enye ndi-nchu-àjà site n'aka ndi Israel, bú site n'aka ndi nāchu àjà, ma ọ bu ehi-ma-ọbu aturu, na ha gēnye onye-nchu-àjà ọkwa-aka-ya, na ǹtì-ya abua, na okwurù-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 18

Echiche Deuteronomi 18:3 na onodu