Deuteronomi 19:3 IGBOB

3 I gēdoziri onwe-gi uzọ, kè kwa ókè-ala nke ala-gi, nke Jehova, bú Chineke-gi, nēme gi ka i keta, uzọ atọ, ka ob͕u-madu ọ bula we b͕alaga n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 19

Echiche Deuteronomi 19:3 na onodu