Deuteronomi 19:5 IGBOB

5 dika mb͕e ya na ibe-ya nābà n'oké ọhia ikpọwa nkú, aka-ya we fé anyu-ike ib͕utu osisi, anyu-ike, bú ígwè, we b͕upu n'osisi ahu, we rue madu-ibe-ya aru, o we nwua; onye ahu gāb͕alaga n'otù nime obodo ndia, we di ndu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 19

Echiche Deuteronomi 19:5 na onodu