Deuteronomi 19:8 IGBOB

8 Ọ buru kwa na Jehova, bú Chineke-gi, eme ókè-ala-gi ka ọ sa mbara, dika Ọ ṅuru nna-gi-hà iyi, O we nye gi ala ahu nile nke O kwuru, si na Ọ gēnye nna-gi-hà;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 19

Echiche Deuteronomi 19:8 na onodu