Deuteronomi 2:19 IGBOB

19 ma mb͕e i nābiaru nso ncherita-iru umu Amon, akpab͕ula ha, aluso-kwa-la ha ọ̀gù: n'ihi na M'gaghi-enye gi ala sitere n'ala umu Amon ka ọ buru ihe-nnweta: n'ihi na umu Lot ka M'nyeworo ya ibu ihe-nnweta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 2

Echiche Deuteronomi 2:19 na onodu