Deuteronomi 2:37 IGBOB

37 nání, i biarughi nso ala umu Amon; akuku nile nke miri-iyi Jabok, na obodo nile nke ugwu, na ebe ọ bula Jehova, bú Chineke-ayi, nyere ayi iwu bayere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 2

Echiche Deuteronomi 2:37 na onodu