Deuteronomi 2:4 IGBOB

4 Gi nye kwa ndim iwu, si, Unu onwe-unu nāgabiga n'ókè-ala umu-nne-unu, bú umu Isọ, ndi bi na Sia; ha gātu kwa egwu unu: ma unu gēlezi onwe-unu anya nke-uku:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 2

Echiche Deuteronomi 2:4 na onodu