Deuteronomi 20:14 IGBOB

14 nání na i gālutara onwe-gi ndinyom, na umu-ntakiri, na anu-ulo, na ihe nile nke di n'obodo ahu, n'agha, bú ihe-nkwata-ya nile; i gēri kwa ihe-nkwata ndi-iro-gi, nke Jehova, bú Chineke-gi, nyeworo gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 20

Echiche Deuteronomi 20:14 na onodu