3 si ha, Nuru, Israel, unu onwe-unu nābiaru nso agha ta imegide ndi-iro-unu: ka obi-unu ghara ilọ unu miri; unu atula egwu, unu akuja-kwa-la akuja, unu ama-kwa-la jijiji n'iru ha;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 20
Echiche Deuteronomi 20:3 na onodu