11 i we hu nwayi nke mara nma n'aru n'usu ndi adọtara n'agha, ihe-ya we di gi ezi utọ, i we lutara ya onwe-gi na nwunye;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 21
Echiche Deuteronomi 21:11 na onodu