8 Jehova, kpuchiere ndi-Gi nmehie-ha, bú Israel, nke I b͕aputaworo, ekwela ka ọbara nke nēmeghi ihe ọjọ di n'etiti ndi-Gi, bú Israel. Agēkpuchi-kwa-ra ha nmehie ọbara ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 21
Echiche Deuteronomi 21:8 na onodu