Deuteronomi 22:22 IGBOB

22 Mb͕e agāhuta nwoke ka ya na nwayi nēdina, bú nwayi nke di lutaworo, ha abua gānwu kwa, bú nwoke ahu nke ya na nwayi ahu nēdina, na nwayi ahu: i we kpochapu ihe ọjọ ahu n'Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 22

Echiche Deuteronomi 22:22 na onodu