Deuteronomi 22:29 IGBOB

29 nwoke ahu nke soro ya dina gēnye kwa nna nwa-ab͕ọghọ ahu ọgu shekel ọla-ọcha abua na iri, ya ka nwa-ab͕ọghọ ahu gābu-kwa-ra nwunye, n'ihi na o wedawo ya n'ala; ọ pughi ichupu ya ubọchi-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 22

Echiche Deuteronomi 22:29 na onodu