16 Agaghi-eme ka ndi bu nna nwua n'ọnọdu umu-ha, agaghi-eme kwa ka umu nwua n'ọnọdu ndi bu nna-ha: agēme ka ha nwua, onye ọ bula nime nmehie nke aka ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 24
Echiche Deuteronomi 24:16 na onodu