1 Mb͕e ise-okwu di n'etiti ndikom, ha we biaru nso ka ewe kpe ikpe, ndi-ikpé we kpe ha; ha gāgu kwa onye ezi omume n'onye ezi omume, gu kwa onye nēmebi iwu n'onye nēmebi iwu;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 25
Echiche Deuteronomi 25:1 na onodu