Deuteronomi 25:9 IGBOB

9 nwunye nwa-nne-ya gābiaru ya nso n'anya ndi-okenye, tọpu akpukpọ-ukwu-ya n'ukwu-ya, b͕asa ya asọ n'iru, za ya, si, Otú a ka agēme nwoke ahu nke nēwulighi ulo nwa-nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 25

Echiche Deuteronomi 25:9 na onodu