Deuteronomi 26:2 IGBOB

2 na i gēwere ufọdu nime nkpuru mbu nke nkpuru nile nke ala-ubi, nke i gēsi n'ala-gi nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi webata; i gētiye kwa ya n'abọ, jerue ebe ahu nke Jehova, bú Chineke-gi, gārọputa ime ka aha-Ya biri n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 26

Echiche Deuteronomi 26:2 na onodu