Deuteronomi 27:15 IGBOB

15 Onye anābu ọnu ka nwoke ahu bu nke nēme arusi apiri api ma-ọbu arusi awuru awu, bu ihe-árú nke Jehova, ọlu aka nke onye nātu akika, we tiye ya n'ebe nzuzo. Ndi Israel nile gāza kwa, si, Amen.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 27

Echiche Deuteronomi 27:15 na onodu