Deuteronomi 27:2 IGBOB

2 Ọ gēru kwa n'ubọchi ahu mb͕e unu gāgabiga Jọdan rue ala ahu nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi, na i gēguzoro onwe-gi nkume uku ọtọ, were ihe-ntechi techie ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 27

Echiche Deuteronomi 27:2 na onodu