Deuteronomi 27:26 IGBOB

26 Onye anābu ọnu ka ọ bu, bú onye nēmeghi ka okwu nile nke iwu a guzosie ike, ime ha. Ndi Israel nile gāsi kwa, Amen.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 27

Echiche Deuteronomi 27:26 na onodu