Deuteronomi 27:7 IGBOB

7 i gāchu kwa àjà-udo, ri kwa ihe n'ebe ahu; i gāǹuri kwa ọṅu n'iru Jehova, bú Chineke-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 27

Echiche Deuteronomi 27:7 na onodu