Deuteronomi 28:31 IGBOB

31 Agēb͕u ehi-gi n'anya-gi, ma i gaghi-eri nime anu-ya: agānapu gi inyinya-ibu-gi n'iru gi, ma agaghi-eweghachiri gi ya: agēnye ndi-iro-gi ìgwè ewu na aturu-gi, ma i gaghi-enwe onye-nzọputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 28

Echiche Deuteronomi 28:31 na onodu