Deuteronomi 28:36 IGBOB

36 Jehova gēme ka gi na eze-gi, nke i gēguzo ka ọ buru eze-gi, jerue otù mba nke i nāmaghi, ma gi onwe-gi ma nna-gi-hà; i gēfè kwa chi di iche iche ọzọ n'ebe ahu, bú osisi na nkume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 28

Echiche Deuteronomi 28:36 na onodu