Deuteronomi 28:64 IGBOB

64 Jehova gēme kwa ka i b͕asa n'etiti ndi nile, site n'otù nsọtu uwa we rue nsọtu uwa nke-ọzọ; i gēfè kwa chi di iche iche ọzọ òfùfè n'ebe ahu, nke i nāmaghi, ma gi onwe-gi ma nna-gi-hà, bú osisi na nkume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 28

Echiche Deuteronomi 28:64 na onodu