Deuteronomi 29:22 IGBOB

22 Ọb͕ọ ahu nke di n'iru, bú umu-unu ndi gēbili inọchi unu, na onye ala ọzọ nke gēsi n'ala di anya bia, gāsi, mb͕e ha nāhu ihe-otiti nile nke ala ahu, na ọria nile ya, nke Jehova jiworo me ka ọ nāria ọria;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 29

Echiche Deuteronomi 29:22 na onodu