28 Nye kwa Joshua iwu, me kwa ya ka ọ di ike, b͕a kwa ya ume: n'ihi na ya onwe-ya gāgabiga n'iru ndi nka, ya onwe-ya gēme kwa ka ha keta ala ahu nke i nāhu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 3
Echiche Deuteronomi 3:28 na onodu