6 Ayi we wezuga ha ka ebibie ha, dika ayi mere Saihon, bú eze Heshbon, nēwezuga obodo, ndikom ọ bula, ya na ndinyom, na umu-ntakiri, ka ebibie ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 3
Echiche Deuteronomi 3:6 na onodu