13 umu-ha, ndi nāmaghi, gānu kwa, we muta itu egwu Jehova, bú Chineke-unu, ubọchi nile nke unu onwe-unu nādi ndu n'elu ala ebe unu nāgabiga Jọdan inweta ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 31
Echiche Deuteronomi 31:13 na onodu