10 Ọ chọtara ya n'ala ọzara,Na n'ihe tọb͕ọrọ nkití, bú ala tọb͕ọrọ n'efu nke nāb͕ọ uja.Ọ nāb͕a ya buruburu, Ọ nēme ka ọ ghọta ihe,Ọ nēchezi ya dika nwantanta anya-Ya:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 32
Echiche Deuteronomi 32:10 na onodu